Evan. Emmanuel .O. – Have Mercy MP3 Download

Evan. Emmanuel .O. – Have Mercy MP3 Download

 Onyenweuwa Emmanuel Chukwuebuka popularly known as (Evan. Emmanuel) is a Nigerian gospel singer who makes both praise and worship songs .he is a vocal leader and songwriter he hails from Afugiri in Umuahia-North L.G.A of Abia State . he was born on the 12th December 2000 to the family of Mr&Mrs Nnamdi Onyenweuwa Nwaneri. He started his music carrier at the age of three years and God has been using him to bless many lives.

Use the link below to stream,m play, and download his song.

DOWNLOAD MP3 HERE

Lyrics of have mercy by Evan. Onyenweuwa Emmanuel Chukwuebuka

Verse (1)

Abum chukwu onye kere igwe na uwa

Abum chidinma onye obi ebere

Ebere mu na adighide ruo mgbe ebighiebi

Chukwu onye obi ebere mere anyi ebere. x2

Chorus.(1)

Ebere gi ebere chukwu ebere gi

Anyi choro ebere gi

Mercy mercy mercy we need your mercy

Verse (2)

Is not of him that willeth nor of him that runneth

but of God that showeth great mercy we need your mercy.

Anyi choro ebere gi ka iwe gi di oku daajuo

Anyi choro amara gi ka o wee diri anyi nan ma….

Ebere gi ebere chukwu ebere gi anyi choro ebere gi oo.

Mercy mercy mercy we need your mercy have mercy…

Chorus..(2)

Have mercy sacred lamb of Jesus

ka iwe di oku daa Juo…….x4

Ka iwe gi di oku daa juo ka amara gi bata……

Verse(3)

Merem ebere Jesus nwa david.merem ebere….ebere gi tute muo .

What shall it profit a man to gain the whole world and lose his soul at the end …nime oku mmuo .

Iwe ejula chim obi

Iwe ejula chim obi

Iwe ejula chim obi

Ma ka Ihe na eme na elu nwa

Na nwoke na aluu nwoke ibe ya.nwanyi na aluu nwanyi ibe ya nwanne na egbukwa nwanne ibe ya.o na ewe chim iwe.

Biko si na nmehie gi puo

Biko si na nmehie gi puo

Biko si na nmehie gi puo

Onye nwere nti ya nuru.

Post a Comment

Previous Post Next Post

Search